Enwere mmiri iyi n'ime ọhịa Sambisa, na gburugburu akụkụ ya ka ndị Boko Haram tọrọ ute dịna - Captain Blade
Captain Blade kwuru n'eze wara-awa, na ọbụghi ihe rara ahụ ịchọta ndị omekome a n'eyi ndụ egwu, nihina ya bụrụgodi na ha awụba n'ime oke ọzara maọbụ ọhia, na ha ga-achọ ịrị